Confirmed Free: Neco 2017 Igbo Language Obj & Essay, Questions And Answers NowAvailable






Confirmed Free: Neco
2017/2018 Igbo Language
Obj & Essay, Questions And
Answers Now Available



2017 NECO Expo Runs, Questions and
Answers.
This great
opportunity to get grades like A’s, B’s
and
Minimum of Credit in this exam and be
Free
forever from O Level Issues Every Year.





Answers IGBO OBJ:
1-10: DAADBDABDC
11-20: ACDDABAAAA
21-30: DABADDDAAB
31-40: DCBDCAADCD
41-50: BCACCBADDC
51-60: BABBAACADA
==================


IGBO ANSWERS:
(8)
(i) Akubuzo nwere ego
(ii) Akubuzo anaghi eri eri
(iii) Akubuzo bu onye nkuzi anaghi aga
(iv) Onyere ike inwe ego ma kwuru onu
(v) Olughi nwanyi n’ihi na O huru ilu nwanyi ka
itufu aku
(vi) Anaghi atufu ihe n’ulo ya
(vii) Akubuzo nwere umu odibo
(viii) O nwere otutu iwu n’ulo ya.
(ix) O bu nwoke nke a na-atu egwu nke ukwu
(x) Ego nke o na-apkako bu maka i ga obodo

oyibo ga guo akwukwo


(5ai)
Nnochionye bu ngalaba nnochiaha na-anochi
aha mmadu ka e wee hapu ikpo onye ahu
ugboro ugboro.

(5aii)
-ya
-anyi
-ha
-gi

(5aiii)
YA
O siri ya puo ebe ahu.

ANYI
nri ahu bu nke anyi

HA
Ha amaghi akwukwo

GI
Ebuka siri gi si ebe a puo

(5bi)
Nnochimpesin di naani abuo n’Igbo izugbe. Ha
bu ‘a’ na ‘e’. Nnochimpesin abuo a eneghi
mmadu obula ha na-aru aka na o bu onye ahu
maobu ndi ahu mere ihe ahu kpokwem.

(5bii)
-a
-e

(5biii)
a
a kuru aka
a choputara onye mere ihe ahu

e
e kwuru okwu

e gburu agwo ahu tara Emeka


(2a)
Ndapu mgbochiume bu oge arapulu itinye
mgbochiume ebe o kwersi idi maka na i na-
akpoputa ya osiso.

(2b)
Akwukwo = Aukwo
Osiso = oiso
osisi = oisi
okwukwe = oukwe
ajuju = auju
afufu = aufu
akuko = auko
okuko = ouko
ejije = eije
amuma = auma
aziza = aiza
ututu = uutu

akuku = auku

(11a)
Iru mgdede bu mmeme a na-emere nwa
agboghobia na-acho ilu di. N’oge a, o ga ano
n’ime ulo n’aputaghi ezi, nime ulo ka a ga na-
enye ya nri na otutu ihe ndi ozo ahu ya choro.
Nke a ga eme ka mma ya puta ihe rue ubochi
ahu akwadoro ya iputa ka oha n’eze huzuo ya
anya maka agbam akwukwo ya.

(11b)
(i) O na- eme ka mma nwayi puta ihe
(ii) o na-enye aka i kuziri nwagbogho ahu oru ya
n’ezinuulo.
(iii) O na-akwalite omenaala ndi Igbo
(iv) O na-enye aka n’idozi agwa nwanyi
(v) A na-enweta onyinye di iche iche n,aka ndi
ikwu na ibe

(vii) Ihe oriri na-ejuputa n’oge emume a.

(11c)
(i) Mkpurosisi
(ii) Anu
(iii) Azu
(iv) Nri
(v) Ude
(vi) Akwa


Always Tell Your Friends About Www.Hellogist.com.ng

Post a Comment

Place Your Comment Here

Previous Post Next Post